mohammed_buhari

Ọsọ Abiola Esula nʻAPC

Posted Leave a commentPosted in Akụkọ Ụwa

Ọgbaaghara adaala n’ụlọmmebeiwu nta nke Naịjiria nke a na-akpọ House of Representatives na Bekee. Ihe karịrị ndị omebeiwu iri atọ na asaa ahapụla All Progressive Congress (APC) ha nọbu na ya wee gbaga Peoples Democratic Party (PDP).   Onye mere ka a mata nke a bụ Okwupụtaokwu ụlọomebeiwu ahụ bụ Yakubu Dogara. Maazị Dogara kwuru nke a mgbe ọrụ malitere ụbọchị Tuuzdee. Maazị a mekwara ka a mara na ndịomebeiwu […]

Pogba

Fụransị Eburule Iko Bọọlụ Mba Ụwa nke Afọ 2018

Posted Leave a commentPosted in Akụkọ Ụwa

Moscow – Obodo Fụransị eturule ugo n’egwuregwu bọọlụ mba ụwa nke Bekee kpọrọ World Cup nke bịara na ngwụcha ụbchị ụka. Fụransị jiri goolu anọ nke a sara naanị abụọ merie mba Kroeshia nʻasọmmpi egwuregwu bọọlụ ọkaibe ahụ nke e mere na Rọshịa. Nke a bụ nke ugboro abụọ mba Fransị na-ebute iko a. Tupu egwuregwu amalite, ọtụtụ ndị ọnọ nʻala mara egbe dị ime na-ekwu na Kroeshia, bụ ndị […]

ahmed musa2

Naịjirịa Ezila Aịslandị Ihe Ndị Ọkụ Ji Ntị Oke Eme

Posted Leave a commentPosted in Akụkọ Ụwa

Ndị otu egwu bọọlụ Naịjiria a na-akpo Super Eagles anyụọola ndị ogbo ha si Aịslandị ịkpakwụ nʻegwuregwu bọolụ. Naịjirịa jiri ọkpụ abụọ ana-asaghị asa merie ndị mba Aisilandi nʻegwuregwu bọọlụ mba ụwa nke a na-agba na Rọshịa. Mgbe egwuregwu a malitere, ndị Aisilandi  bidoro mewe ụn̄ara ka a ga-asị na o nwere ebe ha ji azụ eje. Nke a mere ka agba nke mbụ bie nʻonye lawa onye lawa. Mana […]

eze william2

Eze Williams Ezugwu Jere Hụ Ndịigbo na New England

Posted Leave a commentPosted in Akụkọ Ụwa

Ụbọchị Ụka Ọnwa Juunu dị na mkpụrụ ụbọchị atọ ka eze a maara amara n’ala Igbo niile bụ Eze Williams Ezugwu (Eze Ogbozara III nke Opi), bịara na Boston ịhụ ndị Igbo bi bee ahụ. Eze Ezugwu onye na-achị obodo Opi nke dị n’akụkụ Nsụka, wụchara na Boston, ya na onye ndu ya bụ Sir Ambrose Ojimba (Ojinnaka nʻUli). Mgbe Eze Ezugwu a rụrụ Boston, ọ bụrụ ụzọ gaa n’Obigbo […]

Ọkammụta Anthony Ejiofọ

World Igbo Congress Akwadowele Ọgbakọ na Mba Nashville Dị na Tennessee nke Amerịka

Posted Leave a commentPosted in Akụkọ Ụwa

Otu jikọtara ndịigbo niile bi n’ofesi bụ World Igbo Congress (WIC) amalitela kwadowe maka mmemme ọgbakọ ukwu nke a ga-eme na mba Tennessee nke dị n’Amerịka malite n’ọnwa Ọgọọstị 30 ruo Septemba 2 n’afọ 2018. N’okwu mgbasa ozi ya, Onyeisioche WIC bụ Maazị Anthony Ejiofo kọwara na ọgbakọ a ga-enye ndiigbo ohere itiko isi ọnụ mara etu e si akwo onye ukwu wara.

super eagles

Kroeshịa Emerila Naijirịa n’Asọmmpi Egwuregwu Bọọlụ Mbaụwa

Posted Leave a commentPosted in Akụkọ Ụwa

Mmiri erughi eru mara Naijiria ụbọchị Satọdee mgbe ndị egwu bọọlụ mba Kroeshia jiri ọkpụ goolu abụọ a na-asaghị asa nyụọ ndị egwu bọọlụ Naijiria ịkpakwụ n’asọmmpi egwu bọọlụ mbaụwa nke a na-agba ugbu a na Rọshịa. Na mbido ya bụ egwuregwu, ndị Naijiria malitere nke ọma ma gbaa ndị na-ekiri ya bụ asọmmpi ume na ha maara nke ekwe na-akụ. Mana ebe e jighị ụtụtụ ama njọ ahịa, ọ […]

Ojukwu

Afọ Iri Ise na Otu Gara Aga

Posted Leave a commentPosted in Akụkọ Ụwa

Taa ka o mere afọ iri ise na otu e hiwere Ala Biafra. Ihe butere nhiwe Biafra bụ nke doro ewu na ọkụkọ anya. Ndị Ugwu na-egbu ụmụigbo ka a ga-asị na ọ bụghị nne mụrụ ha. Ebe ọ bụ naanị osisi ka a ga-agwa na a ga-egbu ya ọ kwụrụ ebe ọ kwụ, ụmụigbo gwara onyendu ha bụ Dim Emeka Odumegwu Ojukwu, dike na dịmkpa, otu onye a na-asị […]

Ogbunigwe Agbawaala nʻỤlọ Onyeisioche Ọhaneze Ndịigbo

Posted Leave a commentPosted in Akụkọ Ụwa

Ndị omekome atụọla ogbunigwe nʻụlọ onyeisioche Ọhaneze Ndịigbo bụ Maazị Nnia Nwodo. Nke a mere nʻụtụtụ ụbọchị Ụka mgbe ọnwa Apureelu dị na mkpụrụ ụbọchị iri abụọ na iteghete. Ọnụ na-ekwuru ndị uwe ojii nʻEnugwu bụ Maazị Ebere Amaraizu siri na ọ bụ nʻụfọ ka ndị ekperime a siri tụnye ya bụ ogbunigwe. Ndị hụrụ nʻanya na-akọwa na ya bụ ogbunigwe gbariri akụkụ ụlọ ahụ mana o merughi mmadụ ahụ. […]

A Mala Maazị Bill Cosby Ikpe

Posted Leave a commentPosted in Akụkọ Ụwa

Ụloikpe dị na mba Amerika amala Maazị Bill Cosby ike na ọ kpasoro ụmụnwaanyị agwa adịghị mma. Ihe karịrị ụmụnwaanyị atọ kwuru na Cosby tinyeere ha ihe na mmanya nke mere ha ha amakwaghị onwe ha. Ha kwuru na nke a mere ka Maazị Cosby werezie ha mere ihe masịrị ya. Mgbe a gụpụtara ọmụmaikpa, nke a were Maazị Cosby iwe nke mere ka ọ taa mba ma kpọọ onye […]

Ndị Fụlani Na-achị Ehi Aghọọlara Mmadụ O So Chi Egbu

Posted Leave a commentPosted in Akụkọ Ụwa

Ndị Naijiria na-anọzụ nʻụlọ ha nọpịa ihe ha jiri bụrụ nwoke. Ndi Fulani na-achị ehi aghọolara ụmụmmmadụ o so chi egbu. A na-ekwu nke ha mere, ha ana-eme ọzo. Ugbu a, ha awakpola ndị obodo Ọkpankụ, dị n’okpuru ọchịchị Anịnri nke steeti Enugu ọzọ, ma were mma gbukasịa otu onye nche. Ya bụ mkpamkpa bụ nke were ọnọdụ ụbọchị Monde gara aga ma bụrụkwa nke wetara ọtụtụ mmerụ nyere nwa […]