Sonyere Anyị

Ụwandịigbo bụ otu na-akwalite asụsụ na ọmenala Igbo. Ọrụ anyị bụ ịhụ na asụsụ Igbo ruru ebe asụsụ mba ụwa ndị ọzọ ruru. Ọ bụrụ na ihe gbasara Igbo na-anụ gị ọkụ nʻobi, i nwere ike ịbanye nʻotu Ụwandịigbo site nʻdebanye aha nʻakwụkwọ ebe a. I nwekwara ike isoro anyị na-akparịta ụka na Whatsapp ebe a: Soro na Whatsapp