Omenụkọ

Posted Leave a commentPosted in Akwụkwọ Igbo

Nʻafọ 1931 ka Maazị Pịta Nwana dere akwụkwọ Igbo mbụ nke ọ kpọrọ Omenụko. Ọ bụghị naanị na Omenụkọ bụ iduuazị izizi e dere nʻasụsụ Igbo, ọ bụkwa iduuazị nke ka na-ewu ewu ruo taa. Isiokwu Omenụkọ bụ ngosipụta na mmdụ jee mba, ọtụmasịghị etu ihe siri gaziere ya, ọtụmasịghị etu o siri baa ọgaranya, ọtụtụ ihe ga na-echetere ya na ya bụ ọbịa nʻebe ahụ. Mgbe nke a megidere, […]

Ogbunigwe Agbawaala nʻỤlọ Onyeisioche Ọhaneze Ndịigbo

Posted Leave a commentPosted in Akụkọ Ụwa

Ndị omekome atụọla ogbunigwe nʻụlọ onyeisioche Ọhaneze Ndịigbo bụ Maazị Nnia Nwodo. Nke a mere nʻụtụtụ ụbọchị Ụka mgbe ọnwa Apureelu dị na mkpụrụ ụbọchị iri abụọ na iteghete. Ọnụ na-ekwuru ndị uwe ojii nʻEnugwu bụ Maazị Ebere Amaraizu siri na ọ bụ nʻụfọ ka ndị ekperime a siri tụnye ya bụ ogbunigwe. Ndị hụrụ nʻanya na-akọwa na ya bụ ogbunigwe gbariri akụkụ ụlọ ahụ mana o merughi mmadụ ahụ. […]

A Mala Maazị Bill Cosby Ikpe

Posted Leave a commentPosted in Akụkọ Ụwa

Ụloikpe dị na mba Amerika amala Maazị Bill Cosby ike na ọ kpasoro ụmụnwaanyị agwa adịghị mma. Ihe karịrị ụmụnwaanyị atọ kwuru na Cosby tinyeere ha ihe na mmanya nke mere ha ha amakwaghị onwe ha. Ha kwuru na nke a mere ka Maazị Cosby werezie ha mere ihe masịrị ya. Mgbe a gụpụtara ọmụmaikpa, nke a were Maazị Cosby iwe nke mere ka ọ taa mba ma kpọọ onye […]

Ndị Fụlani Na-achị Ehi Aghọọlara Mmadụ O So Chi Egbu

Posted Leave a commentPosted in Akụkọ Ụwa

Ndị Naijiria na-anọzụ nʻụlọ ha nọpịa ihe ha jiri bụrụ nwoke. Ndi Fulani na-achị ehi aghọolara ụmụmmmadụ o so chi egbu. A na-ekwu nke ha mere, ha ana-eme ọzo. Ugbu a, ha awakpola ndị obodo Ọkpankụ, dị n’okpuru ọchịchị Anịnri nke steeti Enugu ọzọ, ma were mma gbukasịa otu onye nche. Ya bụ mkpamkpa bụ nke were ọnọdụ ụbọchị Monde gara aga ma bụrụkwa nke wetara ọtụtụ mmerụ nyere nwa […]

O Nweghi Onye Isi Zuru Ezu Ga-Atụnyere Buhari Vootu – Ọhaneze

Posted Leave a commentPosted in Edemede

Ọhaneze Ndịigbo bụ otu jikọtara ndịigbo niile nʻụwa, ekpebiele na o nweghi onye isi zuru oke ga-atunyere onyeisiala Naịjirịa bụ Mohammadu Buhari vootu nʻafọ 2019. Mgbe ọ na-agwa ndị ntaakụkọ okwu, onye mgbasaozi Ohaneze bụ Maazị Uche Achi-Okpaga kwuru na a naghị eti nwata ihe sị ya ebena akwa. Ọ kọwara na ihe ndị ogbuaraọbara kpọrọ onwe ha ndị na-achị ehi na-eme ụmụmmadụ akarịala. O wee sị na ebe onyeisiala […]

Ndi Awụsa Na-Achị Ehi Na-Akpa Mkpamkpa na Naịjirịa

Posted Leave a commentPosted in Akụkọ Ụwa

Ndị Awụwa na-achị ehi ka jikwa ndụ ụmụmmadụ eti epele na Naijirịa. A na-ekwu nke ha mere, ndị omekome a ana-eme ọzọ. Ebelebe gburu na Steeti Benue mgbe ndị ogbuaraọbara a wakporo ndị na-arụrụ onwe ha ọrụ nʻubi ha wee sụọ ha akwụ. Nke ka njọ bụ na Onyeisiala Naịjirịa a enwebeghi ihe o mere maka nke a. Kama ọ ga-ejide ndị mere nke a kpọchie etu iwu ala si […]