Njekoro (Coronavirus)
NJEKORO (CORONAVIRUS) GỊNỊ BỤ NJEKORO?Njekoro bụ nje a hụrụ n’ime anụmanụ, nke nwere ike ibanye na mmadụ site n’anụmanụ. Ọ na-esikwa na mmadụ banye na mmadụ. Njekoro nwere ike ibute ọrịa dị icheiche dịka oyi nkịtị, Nnukwu Ọdọọrịa Akụkụ Okukuume (SARS), Ọdọọrịa Okukuume nke Etiti Ọwụwaanyanwụ (MERS). N’afọ iri abụọ na iri na iteghete (2019), njekoro ọhụrụ pụtara na mba Chaịna. MGBAÀMÀ NJEKORO(1) Ahụ ọkụ ruru 100.4°F (38°C).(2) Ụkwara.(3) Ihe […]