Njekoro (Coronavirus)

Posted Leave a commentPosted in Ahụike, Edemede

NJEKORO (CORONAVIRUS) GỊNỊ BỤ NJEKORO?Njekoro bụ nje a hụrụ n’ime anụmanụ, nke nwere ike ibanye na mmadụ site n’anụmanụ. Ọ na-esikwa na mmadụ banye na mmadụ. Njekoro nwere ike ibute ọrịa dị icheiche dịka oyi nkịtị, Nnukwu Ọdọọrịa Akụkụ Okukuume (SARS), Ọdọọrịa Okukuume nke Etiti Ọwụwaanyanwụ (MERS). N’afọ iri abụọ na iri na iteghete (2019), njekoro ọhụrụ pụtara na mba Chaịna. MGBAÀMÀ NJEKORO(1) Ahụ ọkụ ruru 100.4°F (38°C).(2) Ụkwara.(3) Ihe […]

Mmekọrịta nʻEtiti Ọbaramgbalielu, Ọrịa Shuga na Isi

Posted Leave a commentPosted in Ahụike

Dịka anyị maara, ọbaramgbalielu na ọrịa shuga bụ ọrịa ndị na-eso ebute ikpu ishi. Ọtụtụ ọrịa anya nke nwere ike ibute ikpu ishi nke ọbaramgbalielu na-ebute bụ: (1) Arteriolo-Sclerotic Retinopathy. Nkea bụ nsogbu ala anya (retina) nke ọbaramgbalielu na-adịghị ala ala (chronic) na arteriolo-sclerosis na-ebute. (2) Hypertensive Retinopathy. Nke a bụ nsogbu ala anya (retina) nke oke ọbaramgbalielu nnukwu (acute) na-ebute. Anaghị enwe apịajighị apịaji (spasms) nke akwara anya (nke […]