Omenụkọ

Posted Leave a commentPosted in Akwụkwọ Igbo

Nʻafọ 1931 ka Maazị Pịta Nwana dere akwụkwọ Igbo mbụ nke ọ kpọrọ Omenụko. Ọ bụghị naanị na Omenụkọ bụ iduuazị izizi e dere nʻasụsụ Igbo, ọ bụkwa iduuazị nke ka na-ewu ewu ruo taa. Isiokwu Omenụkọ bụ ngosipụta na mmdụ jee mba, ọtụmasịghị etu ihe siri gaziere ya, ọtụmasịghị etu o siri baa ọgaranya, ọtụtụ ihe ga na-echetere ya na ya bụ ọbịa nʻebe ahụ. Mgbe nke a megidere, […]