Akụkọ Ụwa

Ndi Awụsa Na-Achị Ehi Na-Akpa Mkpamkpa na Naịjirịa

Ndị Awụwa na-achị ehi ka jikwa ndụ ụmụmmadụ eti epele na Naijirịa. A na-ekwu nke ha mere, ndị omekome a ana-eme ọzọ. Ebelebe gburu na Steeti Benue mgbe ndị ogbuaraọbara a wakporo ndị na-arụrụ onwe ha ọrụ nʻubi ha wee sụọ ha akwụ. Nke ka njọ bụ na Onyeisiala Naịjirịa a enwebeghi ihe o mere maka nke a. Kama ọ ga-ejide ndị mere nke a kpọchie etu iwu ala si wee dị, ọ na-agba naanị egbe ọnụ.

Leave a Reply