Ndị Fụlani Na-achị Ehi Aghọọlara Mmadụ O So Chi Egbu

Posted Leave a commentPosted in Akụkọ Ụwa

Ndị Naijiria na-anọzụ nʻụlọ ha nọpịa ihe ha jiri bụrụ nwoke. Ndi Fulani na-achị ehi aghọolara ụmụmmmadụ o so chi egbu. A na-ekwu nke ha mere, ha ana-eme ọzo. Ugbu a, ha awakpola ndị obodo Ọkpankụ, dị n’okpuru ọchịchị Anịnri nke steeti Enugu ọzọ, ma were mma gbukasịa otu onye nche. Ya bụ mkpamkpa bụ nke were ọnọdụ ụbọchị Monde gara aga ma bụrụkwa nke wetara ọtụtụ mmerụ nyere nwa […]

O Nweghi Onye Isi Zuru Ezu Ga-Atụnyere Buhari Vootu – Ọhaneze

Posted Leave a commentPosted in Edemede

Ọhaneze Ndịigbo bụ otu jikọtara ndịigbo niile nʻụwa, ekpebiele na o nweghi onye isi zuru oke ga-atunyere onyeisiala Naịjirịa bụ Mohammadu Buhari vootu nʻafọ 2019. Mgbe ọ na-agwa ndị ntaakụkọ okwu, onye mgbasaozi Ohaneze bụ Maazị Uche Achi-Okpaga kwuru na a naghị eti nwata ihe sị ya ebena akwa. Ọ kọwara na ihe ndị ogbuaraọbara kpọrọ onwe ha ndị na-achị ehi na-eme ụmụmmadụ akarịala. O wee sị na ebe onyeisiala […]

Ndi Awụsa Na-Achị Ehi Na-Akpa Mkpamkpa na Naịjirịa

Posted Leave a commentPosted in Akụkọ Ụwa

Ndị Awụwa na-achị ehi ka jikwa ndụ ụmụmmadụ eti epele na Naijirịa. A na-ekwu nke ha mere, ndị omekome a ana-eme ọzọ. Ebelebe gburu na Steeti Benue mgbe ndị ogbuaraọbara a wakporo ndị na-arụrụ onwe ha ọrụ nʻubi ha wee sụọ ha akwụ. Nke ka njọ bụ na Onyeisiala Naịjirịa a enwebeghi ihe o mere maka nke a. Kama ọ ga-ejide ndị mere nke a kpọchie etu iwu ala si […]