Ngagharịiwe: Ndị Omekeome Amụnyela Legọọsị Ọkụ
Ụlaga sị na ọ bụrụ na ya apịaghị ụtàrị, ụmaka anaghị ama na ya bụ mmanwụ.Ka ọ dị taa, ọ na-akpọtụ akpọtụ ugbua ma na-ekwo èkwò na steeti Lagos na ụfọdụ steeti dị iche iche, dịka ndị na-eme ngagharị iwe a na-enyo enyo na ha bụ ndị omekeome jiri iwe wee gbaa ọtụtụ ụlọọrụ na ihe ndị ọzọ dị iche iche ọkụ. Ndị ahụ a na-enyo ènyò na ha bụ ndị […]