eze william2

Eze Williams Ezugwu Jere Hụ Ndịigbo na New England

Posted Leave a commentPosted in Akụkọ Ụwa

Ụbọchị Ụka Ọnwa Juunu dị na mkpụrụ ụbọchị atọ ka eze a maara amara n’ala Igbo niile bụ Eze Williams Ezugwu (Eze Ogbozara III nke Opi), bịara na Boston ịhụ ndị Igbo bi bee ahụ. Eze Ezugwu onye na-achị obodo Opi nke dị n’akụkụ Nsụka, wụchara na Boston, ya na onye ndu ya bụ Sir Ambrose Ojimba (Ojinnaka nʻUli). Mgbe Eze Ezugwu a rụrụ Boston, ọ bụrụ ụzọ gaa n’Obigbo […]