Idu Obì n’Ala Igbo: Oge Mbụ Na Oge Ugbua

Posted Leave a commentPosted in Akụkọ Ụwa, Izunna Okafor, Mmemme

Idu obì bụ otu n’ime ihe zuru Igbo ọnụ, ma bụrụkwa oge e ji asị nwata nwoke ”Lee nke a jide” n’ezinaụlọ a mụrụ ya. Na nkọwa, idu obì pụtara nna ịkpọ ụmụ ya ndị nwoke, keere maọbụ nye onye ọbụla n’ime ha ala ebe ọ ga arụ ụlọ nke ya, maka na a sị na nwata toruo obi ọ pụọ obì. Ndị mba ọzọ dị iche iche na agbụrụ ụfọdụ […]